Acts 11:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Nꞌihi ihe ndị a nile, mụ onwe m gwara ha ozi ọma Chineke. Mgbe m nọ na-ekwu okwu ahụ, Mmụọ Nsọ bịakwasịrị ha dị ka o siri bịakwasị anyị na mbụ.
Igbo 2006
Ma mb͕e m'malitere ikwu okwu, Mọ Nsọ dakwasiri ha, dika ọ dakwasi-kwa-ra ayi na mbu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe m ka kpụ okwu ahụ nʼọnụ, Mmụọ Nsọ bịakwasịrị ha dịka o siri bịakwasị anyị na mbụ.