Acts 11:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ echetara m okwu ahụ Onyenwe anyị kwuru sị, ‘Nꞌezie Jọn ga-eji mmiri mee unu baptizim, ma mụ onwe m ga-eji Mmụọ Nsọ mee unu baptizim.’
Igbo 2006
M'we cheta okwu Onye-nwe-ayi, otú Ọ siri, N'ezie Jọn jiri miri me baptism; ma agēji Mọ Nsọ me unu onwe-unu baptism.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, echetara m okwu ahụ Onyenwe anyị kwuru sị, ‘Jọn ji mmiri mee unu baptizim, ma a ga-eji Mmụọ Nsọ mee unu baptizim.’