Acts 11:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ebe anyị matara na Chineke nꞌonwe ya emeela ka ndị mba ọzọ nata onyinye Mmụọ Nsọ dị ka anyị si nata ya mgbe anyị kweere nꞌOnyenwe anyị Jisọs Kraịst, onye ka m bụ ịrụsị Chineke ụka?”
Igbo 2006
Ya mere ọ buru na Chineke nyere ha onyinye ra ka nke O nye-kwa-ra ayi, mb͕e ayi kwere n'Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, Mù onwem bu onye ipu ib͕ochi Chineke?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ọ bụrụ na Chineke nyere ha otu onyinye ahụ o nyere anyị mgbe anyị kweere nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst, onye ka m bụ iguzogide Chineke?”