Acts 11:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma otu ọ dị, Saimọn Pita kọwaara ha ihe nile mere.
Igbo 2006
Ma Pita malitere, we kọrọ ha okwu ahu n'usoro, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita kọwaara ha ihe niile mere na otu o si mee, na-asị.