Acts 11:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌime efere a ụmụ anụ ọhia dị iche iche dị ya. Anụ na-akpụ akpụ, na nnụnụ dị iche iche, nke anyị onwe anyị na-adịghị eri.
Igbo 2006
mb͕e m'legidere ya anya, m'we tugharia uche, hu anu ukwu anọ di n'uwa na anu-ọhia na ihe nākpu akpu na anu-ufe nke elu-igwe nile di iche iche.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼime ya, ahụrụ m anụmanụ ndị nwere ụkwụ anọ, na anụ ọhịa, na anụ ndị na-akpụ akpụ nʼala na ụmụ nnụnụ nke eluigwe.