bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Bible
/
Compare Acts 11:7
Acts 11:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ kwa, anụrụ m olu gwara m okwu sị, ‘Bilie Pita, bilie gbuo anụ ndị a nile, riekwa ha!’
Igbo 2006
M'we nu kwa otù olu ka ọ nāsim, Pita, bilie; b͕ue, ri kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, anụrụ m olu gwara m sị, ‘Pita, bilie, gbuo ma riekwa.’