Acts 11:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ma azaghachiri m sị, ‘Onyenwe anyị, ọ dịbeghị mgbe ọ bụla m riri anụ ọ bụla megidere omenala ndị Juu.’
Igbo 2006
Ma asirim, M'gaghi-eri ma-ọli, Onye-nwe-ayi: n'ihi na ọ dighi mb͕e ọ bula ihe ọ bula nke ruru arú ma-ọbu nke nādighi ọcha bàra n'ọnum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma asịrị m, ‘Mba, Onyenwe m, ọ dịbeghị mgbe ihe na-adịghị ọcha maọbụ ihe rụrụ arụ bara m nʼọnụ.’