Acts 11:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ma olu ahụ zaghachiri m nke ugbo abụọ sị, ‘Ihe ọ bụla Chineke gụrụ na ọ bụ ihe dị ọcha, gị onwe gị asịkwala na ọ bụ ihe rụrụ arụ.’
Igbo 2006
Ma otù olu zara nke ub͕ò abua site n'elu-igwe, si, Ihe Chineke mere ka ha di ọcha, gi onwe-gi emela ha ihe ruru arú.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Olu ahụ siri nʼeluigwe zaghachi nke ugboro abụọ, ‘Akpọla ihe ọbụla ihe rụrụ arụ bụ nke Chineke mere ka ọ dị ọcha.’