Acts 13:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
sị ya, “Gị nwa ekwensu! Ị jupụtara nꞌaghụghọ na ihe ọjọọ dị iche iche! Ị bụkwa onye iro ezi omume nile! Ugbu a, ahụrụ m na ị chọghị ịkwụsị ibu agha megide Onyenwe anyị.
Igbo 2006
si, Gi onye juputara n'aghughọ nile na ihe nile jọb͕uru onwe-ya, gi nwa ekwensu, gi onye-iro ezi omume nile, ì gaghi-arapu ikwahie uzọ nile eguzoziri nke Onye-nwe-ayi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
sị, “Gị nwa ekwensu, jupụtara nʼaghụghọ na nʼihe ọjọọ dị iche iche. Gị onye iro nke ezi omume niile. Ọ bụ na i gaghị akwụsị imerụ ụzọ niile ziri ezi nke Onyenwe anyị?