Acts 13:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Sajiọs Pọlọs hụrụ ihe nile mere, o kweere nꞌOnyenwe anyị Jisọs. O jukwara ya anya nke ukwuu bụ ike ahụ dị nꞌokwu Chineke.
Igbo 2006
Mb͕e ahu onye-isi ahu, mb͕e ọ huru ihe meworo, o kwere, ebe ibobo ozizí nke Onye-nwe-ayi nwuru ya n'aru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe onyeisi ahụ hụrụ ihe mere, o kweere, nʼihi na o juru ya anya bụ ozizi nke okwu Onyenwe anyị.