Acts 13:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Sọl na Banabas gara bịaruo Antiọk, obodo nke dị na Pisidia. Nꞌụbọchị izuike, ha banyere nꞌụlọ nzukọ ndị Juu ife Chineke.
Igbo 2006
Ma ha onwe-ha sitere na Paga gabiga, bia rue Antiọk di na Pisidia; ha we ba nime ulo-nzukọ-ha n'ubọchi-izu-ike, we nọdu ala.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site na Pega ha gara ruo Antiọk obodo nke dị na Pisidia. Nʼụbọchị izuike, ha banyere nʼụlọ nzukọ ndị Juu nọdụ ala.