Acts 13:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ zụrụ ha dị ka atụrụ nꞌime ọzara ihe dị ka iri afọ anọ, mgbe ha na-awagharị nꞌime ọzara ahụ site nꞌotu ebe ruo nꞌebe ọzọ.
Igbo 2006
Oge ra ka ọgu arọ abua O we nānagide omume-ha n'ọhia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ nagidere ha iri afọ anọ nʼime ọzara.