Acts 13:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O mere ka ndị ikpe dị iche iche chịa ha ihe dị ka narị afọ anọ na iri afọ ise. Emesịa, Samuel onye amụma soro bụrụ otu nꞌime ndị chịrị ụmụ Izirel.
Igbo 2006
mb͕e ihe ndia gasiri O nye ha ndi-ikpé rue oge Samuel, bú onye-amuma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ ihe dị ka narị afọ anọ na iri afọ ise. “Mgbe nke a gasịrị, o nyere ha ndị ikpe dị iche iche ruo oge Samuel onye amụma.