Acts 13:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs, onye si nꞌezinụlọ Devidi pụta, bụkwa Onye nzọpụta ahụ Chineke kwere nkwa izite.
Igbo 2006
Site na nkpuru nwoke a ka Chineke wetara Israel Onye-nzọputa, bú Jisus, dika nkwa-Ya si di;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Jisọs onye si nʼezinaụlọ Devid pụta ka Chineke wetaara Izrel Onye nzọpụta ahụ bụ Jisọs, dịka o kwere nkwa izite.