Acts 13:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ma tupuu Jisọs abịa, e mere ka Jọn omee baptizim buru ụzọ bịa, idoziri ya ụzọ. Jọn kọwaara ụmụ Izirel nile mkpa ọ dị na ha ga-esite na mmehie ha chegharịa bụrụ ndị e mere baptizim.
Igbo 2006
mb͕e Jọn buru uzọ kwusa baptism nke nechègari nye ndi Israel nile, mb͕e Ọ kābataghi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma tupu ọbịbịa ya, Jọn ekwusala nye ndị Izrel banyere baptizim nke nchegharị.