Acts 13:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mgbe ha mezusịrị ihe nile ndị amụma kwuru banyere ọnwụ ya, ha budatara ya site nꞌelu obe lie ya.
Igbo 2006
Mb͕e ha mezuru ihe nile edeworo n'akwukwọ nsọ bayere Ya, ha si n'osisi ahu wedata Ya, tọb͕ọ Ya n'ílì.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha mezuru ihe niile e dere banyere ya, ha budatara ya site nʼelu obe, lie ya.