Acts 13:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke a bụ ihe akwụkwọ Abụ Ọma isi abụọ na-ekwu banyere ihe ndị a. O kwuru ihe banyere Jisọs sị, ‘Taa ebuliela m gị elu dị ka nwa m.’
Igbo 2006
na Chineke emezuwo nka n'ebe umu-ayi nọ, ebe O mere ka Jisus bilie; dika edewo-kwa-ra ya n'abù ọma nke-abua, si, Ọkparam ka Gi onwe-gi bu, Mu onwem amuwo Gi ta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O mezuola ha nye anyị bụ ụmụ ha, site na-ime ka Jisọs site nʼọnwụ bilie, dịka e dere ya nʼakwụkwọ Abụ ọma, “ ‘Ị bụ ọkpara m, taa abụrụla m nna gị.’