Acts 13:35 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌabụ Ọma, a kọwakwara nke ọma sị, ‘Chineke agaghị ekwe ka Onye nsọ ya ree ure.’
Igbo 2006
N'ihi na Ọ nāsi kwa n'abù ọma di iche, I gaghi-enye Onye nke Gi di ọcha n'obi ka Ọ hu ire-uré.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E dekwara ya nʼebe ọzọ nʼabụ ọma, “ ‘Ị gakwaghị ahapụ anụ ahụ nke Onye gị dị nsọ ka ọ hụ ire ure.’