Acts 13:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kama ihe nile ndị a na-ekwu ihe banyere onye ahụ Chineke mere ka o site nꞌọnwụ bilite. Onye anụ ahụ ya na-erekwaghị ure.
Igbo 2006
ma Onye ahu Chineke mere ka O bilie ahughi ire-uré.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma onye ahụ Chineke mere ka o site nʼọnwụ bilite erekwaghị ure.