Acts 13:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ụmụnna m, biko geenụ ntị. Mgbaghara mmehie nile dịkwa nꞌime onye a a na-akpọ Jisọs.
Igbo 2006
Ya mere maranu nka, umu-nnem, na anēsite n'ọnu Onye a kwusa nb͕aghara nmehie nile nye unu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ya mere, ụmụnna m, achọrọ m ka o doo unu anya na mgbaghara mmehie dịkwa nʼime nwoke a, bụ Jisọs, anyị na-ekwusa nye unu.