Acts 13:42 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe igwe mmadụ ahụ si nꞌụlọ nzukọ na-ala nꞌụbọchị ahụ, ha rịọrọ Pọl ka ọ bịakwa nꞌizu ụka ọzọ ịgwa ha okwu ndị a.
Igbo 2006
Mb͕e ha nāpu, ha we riọ ka agwa ha okwu ndia n'ubọchi-izu-ike soni.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Pọl na Banabas na-apụ, ndị mmadụ rịọrọ ha ka ha bịakwa nʼizu ụka ọzọ gwa ha okwu gbasara ihe ndị a.