Acts 13:45 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ndị isi ndị Juu hụrụ igwe mmadụ ndị a, ndị gbakọrọ ịnụ okwu Pọl na Banabas, ha bidoro inwe anya ụfụ megide Pọl na Banabas bidokwa ikwu okwu ọjọọ megide okwu nile ha na-ekwu.
Igbo 2006
Ma mb͕e ndi-Ju huru ìgwè madu ahu, ha juputara n'ekworo, we nēkwugide ihe nile Pọl nēkwu, ha nēkwulu kwa ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị Juu hụrụ igwe mmadụ ndị a, obi ha jupụtara nʼekworo, ha bidokwara ikwu okwu ọjọọ megide okwu niile Pọl na-ekwu.