Acts 13:47 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na nke a bụ ihe Chineke nyere nꞌiwu mgbe o kwuru sị, ‘E meela ka unu bụrụ ìhè nye ndị mba ọzọ, ka unu site nꞌebe nile ụwa sọtụrụ dubata ha nꞌụzọ nzọpụta.’ ”
Igbo 2006
n'ihi na otú a ka Onye-nwe-ayi nyeworo ayi iwu, si, Edebewom I ka I buru ìhè nke mba nile, Ka I we di inye nzọputa rue nsọtu uwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na nke a bụ ihe Onyenwe anyị nyere anyị nʼiwu, “ ‘Emeela m ka unu bụrụ ìhè nye ndị mba ọzọ, ka ị nwee ike weruo nzọpụta nʼebe niile ụwa sọtụrụ.’ ”