Acts 13:49 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Site nꞌihe ndị a nile, okwu Onyenwe anyị gara nꞌihu nꞌobodo ahụ.
Igbo 2006
Ewe nēbu okwu Onye-nwe-ayi jezu ala ahu dum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere okwu Onyenwe anyị gbasara ruo ebe niile nʼobodo ahụ.
Recommended Reading