Acts 13:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha bịaruru obodo Salamis, ha banyere nꞌụlọ nzukọ ndị Juu. Jọn Mak sokwa ha dị ka onye na-ejere ha ozi.
Igbo 2006
Mb͕e ha ruru Salamis, ha we kwusa okwu Chineke n'ulo-nzukọ nile nke ndi-Ju: ha nwe-kwa-ra Jọn dika onye nējere ha ozi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha bịaruru Salamis, ha banyere nʼụlọ nzukọ ndị Juu kwusaa okwu Chineke. Jọn sokwa ha dịka onye na-ejere ha ozi.