Acts 13:51 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Pọl na Banabas tichapụrụ aja dị nꞌụkwụ ha ka ọ bụrụ ihe ga-emegide obodo ahụ. Emesịa, ha hapụrụ obodo ahụ gaa obodo ọzọ a na-akpọ Aikoniọm.
Igbo 2006
Ma ha rupuru ájá nke ukwu-ha megide ha, we bia rue Aikọniọm.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha tichapụrụ aja dị nʼụkwụ ha ka ọ bụrụ ihe ịdọ aka na ntị mmegide ha. Ha hapụrụ obodo ahụ gaa Aikoniọm.