Acts 13:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, ha kwusara ozi ọma nꞌobodo nta nile dị nꞌala ahụ. Nꞌikpeazụ, ha batara nꞌobodo a na-akpọ Pafọs. Ọ bụkwa nꞌebe a ka ha zutere otu onye amụma ụgha aha ya bụ Bajisọs.
Igbo 2006
Mb͕e ha gabigasiri n'agwe-etiti ahu dum rue Pafọs, ha hu otù nwoke nke bu onye-mb͕asi, onye-amuma ugha, onye-Ju, aha-ya bu Ba-Jisus;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha gazuchara obodo niile ndị ahụ mmiri gbara gburugburu ruo Pafọs, ha zutere otu onye mgbaasị, onye Juu bụ onye amụma ụgha a na-akpọ Ba-Jisọs.