Acts 13:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Bajisọs bụkwa enyi ọchịagha obodo ahụ, onye a na-akpọ Sajiọs Pọlọs. Ha abụọ na-anọkọ oge nile. Ọchịagha ahụ nwere amamihe na mmụọ nke ịṅomi ihe. O ziri ozi ka a kpọọ Banabas na Sọl, nꞌihi na ọ chọrọ ịnụ okwu Chineke site nꞌọnụ ha.
Igbo 2006
onye ya na onye-isi nọ, bú Sajiọs Pọlọs, nwoke nwere nghọta. Onye ahu kpọtāra onwe-ya Banabas na Sọl, we chọ inu okwu Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya na otu onye ọchịchị obodo, aha ya bụ Sajiọs Pọlọs nọ. Ọ bụ nwoke nwere ọgụgụisi nʼebe ọ dị ukwuu, ọ kpọrọ Banabas na Sọl ka ha gwa ya okwu nke Chineke.