Acts 14:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi nke a, Pọl kpọrọ ya sị, “Bilie!” Mgbe ahụ nwoke a wuliiri elu nꞌụkwụ ya abụọ. Ọ malitere ịga ije.
Igbo 2006
o were oké olu si, Bilie, guzo ọtọ n'ukwu-gi abua. O we wulie je kwa ije.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
were oke olu sị, “Guzoro nʼụkwụ gị abụọ.” Nwoke ahụ wuliri elu malite ịga ije.