Acts 14:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe igwe mmadụ ahụ na-ege Pọl ntị hụrụ ihe Pọl mere, ha nile tiri mkpu nꞌasụsụ ha sị, “Ndị a bụ chi pụtara ìhè nꞌụdị mmadụ!”
Igbo 2006
Mb͕e ìgwè madu nile huru ihe Pọl mere, ha welie olu-ha, nāsi n'asusu Laikaọnia, Chi-ayi ridatakuru ayi n'oyiyi madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe igwe mmadụ ahụ hụrụ ihe Pọl mere, ha tiri mkpu nʼasụsụ Laikonia sị, “Ndị a bụ chi bịakwutere anyị nʼụdịdị mmadụ.”