Acts 14:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha kpebiri nꞌetiti onwe ha na a ga-akpọ Banabas Jupita. Jupita bụ chị ndị Griik. Ha kpọkwara Pọl Mekuri, nꞌihi na ọ bụ Pọl na-ekwu okwu nile.
Igbo 2006
Ha we kpọ Banabas, Jupita; kpọ kwa Pọl, Makuri, ebe ya onwe-ya bu onye-isi nēkwu okwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Banabas ka ha kpọrọ Zeus ma kpọkwa Pọl Hamis nʼihi na ọ bụ ya bụ onye ọka okwu.