Acts 14:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌoge gara aga ọ hapụrụ mmadụ nile ka ha sọọ isi nꞌụzọ nile nke aka ha.
Igbo 2006
Onye n'ọb͕ọ nile gara aga kwere ka mba nile nāga n'uzọ nile nke aka ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge gara aga, ọ hapụrụ mba niile ka ha na-eme ihe masịrị ha.