Acts 14:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu ọ dị, ọ rara Pọl na Banabas ahụ igbochi igwe mmadụ ahụ ịchụrụ ha aja.
Igbo 2006
Ma n'ikwu okwu ndia ọ di ha ike ib͕ochi ìgwè madu nile ka ha ghara ichu àjà nye ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼagbanyeghị okwu ndị a, ọ rara ha ahụ igbochi igwe mmadụ ahụ ịchụrụ ha aja.