Acts 14:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ụfọdụ ndị Juu, ndị na-anabataghị okwu Chineke ahụ, kpalịrị ndị mba ọzọ ahụ, mee ka ha malite imegide Pọl na Banabas. Ha kwuru ọtụtụ ihe ọjọọ dị iche iche megide ha.
Igbo 2006
Ma ndi-Ju ndi nēkweyeghi kpaliri nkpuru-obi ndi mba ọzọ, me ka ha jọ njọ n'ebe umu-nna nime Kraist nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị Juu, ndị na-anabataghị okwu ahụ, kpaliri ndị mba ọzọ mee ka mkpụrụobi ha jọọ njọ megide ụmụnna.