Acts 14:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mgbe ndị kwere ekwe gbakọrọ guzo ya gburugburu, o bilitere. Ọ laghachiri nꞌime obodo ahụ. Ma nꞌechi ya, ya na Banabas hapụrụ obodo ahụ gaa Debi.
Igbo 2006
Ma mb͕e ndi nēso uzọ Jisus guzoro ya buruburu, o bilie, ba nime obodo: n'echi-ya ya na Banabas we pua ga Dabe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ndị na-eso ụzọ bịara gbaa ya gburugburu, o bilitere, laghachikwa nʼime obodo ahụ. Ma nʼechi ya, ya na Banabas sooro gaa Debi.