Acts 14:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha zisakwara ozi ọma nke ugboro abụọ nꞌobodo Pega. Site nꞌebe ahụ ha jeruru Atalia.
Igbo 2006
Mb͕e ha kwusiri okwu Chineke na Paga, ha ridata n'Atalaia;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha zisachara oziọma nʼobodo Pega, ha gbadara gaa Atalia.