Acts 14:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha bịaruru Antiọk, ha kpọkọtara ndị kwere ekwe nile kọwaara ha ihe banyere ije ha. Ha kọwaara ha otu Chineke si mee ka ozi ọma ya ruo ọtụtụ ndị mba ọzọ ntị.
Igbo 2006
Mb͕e ha ruru, me kwa ka nzukọ Kraist zukọta, ha we kọrọ ha ihe nile, ka ha ra, bú nke Chineke soro ha me, kọ-kwa-ra ha na O meghereri ọnu-uzọ okwukwe nye ndi mba ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha bịaruru, ha kpọkọtara nzukọ kọwara ha ihe niile Chineke sitere nʼaka ha mee, na otu o siri meghe ọnụ ụzọ nke okwukwe nye ndị mba ọzọ.