Acts 14:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mgbe Pọl na Banabas matara nzube ha, na ha na-achọ ịtụ ha nkume, ha hapụrụ obodo ahụ. Ndị ha chọrọ isite nꞌaka ha tụọ Pọl na Banabas nkume bụ ndị mba ọzọ, ha na ụfọdụ ndị Juu na ndị isi ha.
Igbo 2006
Mb͕e ndi mba ọzọ na ndi-Ju kwa, ha na ndi-isi-ha, nukọtara ime ha ihe-ihere, na itu ha nkume,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị mba ọzọ, na ndị Juu, ha na ndị ndu ha, gbara izu ime ha ihe ihere, tụọkwa ha nkume.