Acts 14:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
O gere ntị mgbe Pọl na-ekwu okwu Chineke. Ma Pọl legidere ya anya hụ na ọ bụ nwoke nwere okwukwe nke a ga-eji mee ka ahụ dị ya ike.
Igbo 2006
Onye a nuru Pọl ka o nēkwu: onye, ebe o legidere ya anya, ebe ọ hu-kwa-ra na o nwere okwukwe agēji zọputa ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O gere ntị mgbe Pọl na-ekwu okwu. Onye legidere ya anya hụ na ọ nwere okwukwe nke a ga-eji mee ka a gwọọ ya,