Acts 15:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ na unu amataghị na e sitere nanị nꞌotu ụzọ ahụ zọpụta anyị nile? Ụzọ onyinye amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst!”
Igbo 2006
Kama ayi kewere na agāzọputa ayi site n'amara Onye-nwe-ayi Jisus, n'otù aka ahu dika ha onwe-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mba, anyị kwenyere na ọ bụ site nʼamara nke Onyenwe anyị Jisọs ka a ga-eji zọpụta anyị, dịka a ga-esi zọpụtakwa ha.”