Acts 15:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Nꞌihi nke a, ntụpụta m bụ nke a, o kwesịghị ka anyị jidesie ndị mba ọzọ aka ike, bụ ndị chegharịrị bịakwute Chineke sị ha debe iwu na omenala ndị Juu nile.
Igbo 2006
N'ihi nka uche nke mu onwem bu, ka ayi ghara isob͕u ndi si n'etiti ndi mba ọzọ chigharikute Chineke:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼihi nke a, mkpebi ikpe m bụ nke a, ka anyị ghara isogbu ndị mba ọzọ lọghachikwutere Chineke,