Acts 15:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na a na-ekwusa ihe dị nꞌiwu Mosisi nꞌụlọ nzukọ ndị Juu dị nꞌebe nile, site nꞌotu obodo ruo nꞌobodo ọzọ na site nꞌizu ruo nꞌizu.”
Igbo 2006
N'ihi na Moses site n'ọb͕ọ mbu nile nwere n'obodo dum ndi nēkwusa ya, ebe anāgu ya n'ulo-nzukọ nile ubọchi-izu-ike dum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site na mbụ, Mosis nwere ndị na-ekwusa iwu nʼobodo niile. A na-agụkwa ya nʼụlọ nzukọ nʼụbọchị izuike niile.”