Acts 15:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi nke a anyị zukọrọ sitekwa nꞌotu obi nwee mkpebi a. Anyị na-ezitekwa mmadụ abụọ ndị a, bụ ndị ha na Pọl na Banabas so, ka ha nọchite anya anyị.
Igbo 2006
ọ di ayi nma, ebe ayi biaworo nwe otù obi, irọputa ndikom na iwere ha zigara unu, ha na Banabas na Pọl, ndi ayi huru n'anya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, anyị zukọrọ, sitekwa nʼotu obi kpebie ịhọpụta ụfọdụ ndị ikom na izitere unu ha, ha na ndị anyị hụrụ nʼanya, bụ Pọl na Banabas,