Acts 15:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha gụsịrị akwụkwọ ahụ, ndị kwere ekwe ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu nꞌihi agbamume akwụkwọ ahụ wetara.
Igbo 2006
Mb͕e ha gusiri ya, ha ṅuria n'ihi nkasi-obi di ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị otu ọgbakọ ahụ gụsịrị ya, ha ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu nʼihi agbamume ha natara.