Acts 15:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Judas na Saịlas nọnyeere ha ụbọchị ụfọdụ. Emesịa, ha laghachiri Jerusalem. Ha jikwa obi ụtọ na ekele laghachikwuru ndị ozi.
Igbo 2006
Mb͕e ha nọdusiri n'ebe ahu oge ufọdu, ewe si n'ebe umu-nna ahu nọ zilaga ha n'udo lakuru ndi ziputara ha-ri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha nọnyesịrị ha nwa oge nta, ndị kwere ekwe ji ngọzị nke udo zilaga ha ka ha laghachikwuru ndị zitere ha.