Acts 15:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Banabas kwenyere nꞌihe Pọl kwuru kama ọ chọrọ ka Jọn Mak soro ha nꞌije ha.
Igbo 2006
Banabas we zube ikuru kwa Jọn, onye anākpọ Mark, ka ya na ha yikọ je.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Banabas chọrọ ka ha na Jọn onye a na-akpọ Mak soro gaa.