Acts 15:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi nke a ịrụ ụka dapụtara nꞌetiti ha. Emesịa, ha kewara. Banabas kpọọrọ Jọn Mak banye nꞌụgbọ mmiri gaa nꞌobodo Saịprọs.
Igbo 2006
Oké iwe we puta n'etiti ha, nke mere ka ha kewa otù onye n'ebe ibe-ya nọ, Banabas we kuru Mark nye onwe-ya, we ba n'ub͕ọ je Saiprọs;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ịrụ ụka dapụtara nʼetiti ha siri ike nke mere na ha kewara. Banabas kpọrọ Jọn Mak banye nʼụgbọ gawa Saiprọs.