Acts 15:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ọtụtụ nꞌime ndị zukọrọ nꞌoge ahụ, ndị bụrịị ndị Farisii tupu ha echegharịa, guzosiri ike na-ekwu na ọ dị mkpa ka ndị chegharịrị site na mba ọzọ bie ugwu dị ka omenala ndị Juu si dị.
Igbo 2006
Ma ufọdu nime irọ-òtù ndi-Farisi ndi kwere na Jisus biliri, si, Aghaghi ibì ha úgwù, na inye ha iwu ka ha debe iwu Moses.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ụfọdụ ndị kwere ekwe si nʼotu ndị Farisii biliri na-ekwu sị, “Na ọ dị mkpa ka e bie ha ugwu ma gwakwa ha ka ha dobe iwu Mosis.”