Acts 17:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, ha malitere ijegharị nꞌobodo nile nke Amfipolis na Apolonia. Nꞌikpeazụ ha bịaruru Tesalonaịka, ebe ụlọ nzukọ ndị Juu dị.
Igbo 2006
Ma mb͕e ha gabigasiri n'Amfipọlis na Apọlonia, ha biaruru Tesalọnaika, ebe ulo-nzukọ ndi-Ju di:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha gafechara obodo Amfipolis na Apolonia, ha bịaruru obodo Tesalonaịka, ebe ụlọ nzukọ ndị Juu dị.