Acts 17:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mgbe ndị Juu bi na Tesalonaịka nụrụ na Pọl na-ekwusa ozi ọma nꞌobodo Beria, ha bịara nꞌobodo ahụ webata ọgba aghara ọzọ.
Igbo 2006
Ma mb͕e ndi-Ju nke Tesalọnaika mara na Pọl nēkwusa kwa okwu Chineke na Beria, ha bia-kwa-ra ebe ahu, nākpali ìgwè madu nile, nēme kwa ka obi lọ ha miri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ndị Juu bi na Tesalonaịka nụrụ na Pọl na-ekwusa oziọma Chineke na obodo Beria, ụfọdụ ha gara nʼebe ahụ na-akpali igwe ndị mmadụ nʼihi iwebata ọgbaaghara.